2 Ndị Eze 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Laghachi, gwa Hezekaya, bụ́ onye na-edu ndị m, sị, ‘Jehova, bụ́ Chineke Devid nna nna gị, sịrị: “Anụla m ekpere gị. Ahụla m anya mmiri gị.+ M ga-agwọ gị.+ Nwanne echi,* ị ga-aga n’ụlọ Jehova.+
5 “Laghachi, gwa Hezekaya, bụ́ onye na-edu ndị m, sị, ‘Jehova, bụ́ Chineke Devid nna nna gị, sịrị: “Anụla m ekpere gị. Ahụla m anya mmiri gị.+ M ga-agwọ gị.+ Nwanne echi,* ị ga-aga n’ụlọ Jehova.+