2 Ndị Eze 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Aịzaya wee sị: “Wetanụ mkpụrụ fig kpọrọ nkụ a kpụrụ akpụ.” Ha wee weta ya, tụkwasị ya n’etuto toro ya, Hezekaya ejiri nwayọọ nwayọọ gbakee.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:7 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 25
7 Aịzaya wee sị: “Wetanụ mkpụrụ fig kpọrọ nkụ a kpụrụ akpụ.” Ha wee weta ya, tụkwasị ya n’etuto toro ya, Hezekaya ejiri nwayọọ nwayọọ gbakee.+