2 Ndị Eze 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Aịzaya asị: “Jehova ga-eme ihe ga-egosi gị na ọ ga-eme ihe o kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘Ị̀ chọrọ ka onyinyo jiri nzọụkwụ iri gaa ihu n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ,* ka ị̀ chọrọ ka o jiri nzọụkwụ iri laa azụ?’”+
9 Aịzaya asị: “Jehova ga-eme ihe ga-egosi gị na ọ ga-eme ihe o kwuru. Jehova kwuru, sị: ‘Ị̀ chọrọ ka onyinyo jiri nzọụkwụ iri gaa ihu n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ,* ka ị̀ chọrọ ka o jiri nzọụkwụ iri laa azụ?’”+