2 Ndị Eze 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, Aịzaya onye amụma kpọkuru Jehova, ya emee ka onyinyo dị n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz laa azụ nzọụkwụ iri.+
11 N’ihi ya, Aịzaya onye amụma kpọkuru Jehova, ya emee ka onyinyo dị n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ Ehaz laa azụ nzọụkwụ iri.+