2 Ndị Eze 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Birodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.+
12 N’oge ahụ, eze Babịlọn, bụ́ Birodak-baladan nwa Baladan, ziteere Hezekaya akwụkwọ ozi na onyinye maka na ọ nụrụ na Hezekaya rịara ọrịa.+