2 Ndị Eze 20:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe e mechara, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya ma jụọ ya, sị: “Gịnị ka ndị a bịaranụ kwuru? Ebeekwa ka ha si bịa?” Hezekaya asị: “Ha si ebe dị anya bịa, ha si Babịlọn.”+
14 Mgbe e mechara, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya ma jụọ ya, sị: “Gịnị ka ndị a bịaranụ kwuru? Ebeekwa ka ha si bịa?” Hezekaya asị: “Ha si ebe dị anya bịa, ha si Babịlọn.”+