2 Ndị Eze 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Aịzaya jụziri ya, sị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ* gị?” Hezekaya asị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. O nweghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edowe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”
15 Aịzaya jụziri ya, sị: “Gịnị ka ha hụrụ n’ụlọ* gị?” Hezekaya asị: “Ha hụrụ ihe niile dị n’ụlọ m. O nweghị ihe ọ bụla dị n’ebe m na-edowe akụ̀ nke m na-egosighị ha.”