2 Ndị Eze 20:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Hezekaya asị Aịzaya: “Ihe Jehova kwuru, nke ị gwara m, dị mma.”+ Ọ sịkwara: “Ọ dị mma ma ọ bụrụ na udo ga-adị, obi eruokwa onye ọ bụla ala* n’oge niile m dị ndụ.”*+
19 Hezekaya asị Aịzaya: “Ihe Jehova kwuru, nke ị gwara m, dị mma.”+ Ọ sịkwara: “Ọ dị mma ma ọ bụrụ na udo ga-adị, obi eruokwa onye ọ bụla ala* n’oge niile m dị ndụ.”*+