2 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya, ike niile ọ kpara, otú o si rụọ ọdọ mmiri,+ waa okpo mmiri ma mee ka mmiri bata n’obodo ya,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:20 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 276/15/1997, p. 9-108/15/1996, p. 5-6 Teta!,6/8/1996, p. 30
20 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Hezekaya, ike niile ọ kpara, otú o si rụọ ọdọ mmiri,+ waa okpo mmiri ma mee ka mmiri bata n’obodo ya,+ n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda.