2 Ndị Eze 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba.
21 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hefziba.