2 Ndị Eze 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ kpọkwara nwa ya ọkụ iji chụọ àjà. O mere anwansi,* gbaakwa afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.
6 Ọ kpọkwara nwa ya ọkụ iji chụọ àjà. O mere anwansi,* gbaakwa afa ka ọ mata ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.