2 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O dowere arụsị ọ pịrị apị, ya bụ, ogwe osisi arụsị*+ n’ụlọ ahụ Jehova gwara Devid, gwakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+
7 O dowere arụsị ọ pịrị apị, ya bụ, ogwe osisi arụsị*+ n’ụlọ ahụ Jehova gwara Devid, gwakwa Solomọn nwa ya gbasara ya, sị: “N’ụlọ a nakwa na Jeruselem, bụ́ ebe m họọrọ n’ime ebo niile n’Izrel, ka a ga-anọ na-eto aha m mgbe niile.+