2 Ndị Eze 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị Jeruselem+ na Juda, nke na ntị ọ bụla nụrụ ya ga-azụ wuruwuru.+
12 N’ihi ya, Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị Jeruselem+ na Juda, nke na ntị ọ bụla nụrụ ya ga-azụ wuruwuru.+