2 Ndị Eze 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe a ga-eme ha maka na ha nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m, na-akpasukwa m iwe malite n’oge ndị nna nna ha si n’Ijipt pụta ruo taa.’”+
15 Ihe a ga-eme ha maka na ha nọ na-eme ihe dị njọ n’anya m, na-akpasukwa m iwe malite n’oge ndị nna nna ha si n’Ijipt pụta ruo taa.’”+