2 Ndị Eze 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie.
16 Manase gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha. O gburu ndị mmadụ si n’otu isi na Jeruselem ruo n’isi nke ọzọ.+ E wezụgakwa nke ahụ, o mere ihe dị njọ n’anya Jehova, nke mere ka ndị Juda mehie.