2 Ndị Eze 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya n’ubi dị n’obí ya, n’ubi Ọza.+ Emọn nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.
18 Manase mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya n’ubi dị n’obí ya, n’ubi Ọza.+ Emọn nwa ya nọchikwara ya, malite ịchị.