2 Ndị Eze 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Eze Josaya, o ziri Shefan, bụ́ odeakwụkwọ, bụrụkwa nwa Azalaya nwa Meshọlam, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova.+ Ọ gwara ya, sị:
3 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị Eze Josaya, o ziri Shefan, bụ́ odeakwụkwọ, bụrụkwa nwa Azalaya nwa Meshọlam, ka ọ gaa n’ụlọ Jehova.+ Ọ gwara ya, sị: