2 Ndị Eze 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, gwa ya ka o wekọta ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị na-eche ọnụ ụzọ nche nakọtara ndị mmadụ.+
4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, gwa ya ka o wekọta ego niile a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị na-eche ọnụ ụzọ nche nakọtara ndị mmadụ.+