2 Ndị Eze 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Hụkwa na e nyere ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ ga-enyezi ya ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị ga-arụzi ebe ndị mebiri emebi* n’ụlọ ahụ,+
5 Hụkwa na e nyere ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ ga-enyezi ya ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova, bụ́ ndị ga-arụzi ebe ndị mebiri emebi* n’ụlọ ahụ,+