2 Ndị Eze 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Hilkaya bụ́ nnukwu onye nchụàjà mechara gwa Shefan bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ e dere Iwu Mosis+ n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, ya amalite ịgụ ya.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:8 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 28
8 Hilkaya bụ́ nnukwu onye nchụàjà mechara gwa Shefan bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ e dere Iwu Mosis+ n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, ya amalite ịgụ ya.+