2 Ndị Eze 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee gakwuru eze ma sị ya: “Ndị na-ejere gị ozi awụpụtala ego e nwetara n’ụlọ ahụ, ha enyekwala ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ ahụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.”+
9 Shefan bụ́ odeakwụkwọ wee gakwuru eze ma sị ya: “Ndị na-ejere gị ozi awụpụtala ego e nwetara n’ụlọ ahụ, ha enyekwala ya ndị a họpụtara ka ha na-elekọta ọrụ ahụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.”+