2 Ndị Eze 22:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Shefan bụ́ odeakwụkwọ gwakwara eze, sị: “E nwere akwụkwọ+ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.” Shefan maliteziri ịgụrụ ya eze.
10 Shefan bụ́ odeakwụkwọ gwakwara eze, sị: “E nwere akwụkwọ+ Hilkaya onye nchụàjà nyere m.” Shefan maliteziri ịgụrụ ya eze.