2 Ndị Eze 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a na ndị bi na ya. Ihe niile e dere n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ ga-emezu.+
16 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi dakwasị obodo a na ndị bi na ya. Ihe niile e dere n’akwụkwọ ahụ eze Juda gụrụ ga-emezu.+