2 Ndị Eze 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche+ àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+
17 Ebe ọ bụ na ha ahapụla m na-achụrụ chi ọzọ dị iche iche+ àjà a na-esu ọkụ, si otú ahụ jiri ihe niile ha ji aka ha rụọ na-akpasu m iwe,+ iwe m ga-ewesa obodo a ga-adị ọkụ. M gaghịkwa akwụsị iwesa ha iwe.’”+