19 anụla m olu gị, ebe ọ bụ na ị kpọchighị obi gị, kama, i wedara onwe gị ala+ n’ihu mụnwa bụ́ Jehova ma dọwaa uwe gị,+ beekwa ákwá n’ihu m mgbe ị nụrụ ihe m kwuru m ga-eme obodo a na ndị bi na ya, ya bụ, na ọnụ m bụrụ ha ga-emezu nakwa na ọ ga-eju ndị mmadụ anya.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.