-
2 Ndị Eze 23:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Eze guzo n’akụkụ ogidi, ya na Jehova agbaa ndụ*+ na ya ga na-eso Jehova nakwa na ya ga-eji obi ya niile na mkpụrụ obi* ya niile na-edebe iwu ya, na-eme ihe o kwuru, na-esokwa ntụziaka ya. O kwukwara na otú ọ ga-esi eme ya bụ ịna-eme ihe e kwuru n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ a. Mmadụ niile wee kweta na ha ga na-eme ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ ahụ.+
-