-
2 Ndị Eze 23:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Eze gwaziri Hilkaya,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ndị nchụàjà ibe ya, na ndị na-eche ọnụ ụzọ nche, ka ha wepụta arịa niile dị n’ụlọ nsọ Jehova, bụ́ ndị a rụrụ iji na-efe Bel, ogwe osisi arụsị,*+ na ihe niile dị n’eluigwe. Mgbe ha wepụtachara ihe ndị ahụ, o suru ha ọkụ n’azụ Jeruselem, n’ala dị na Ndagwurugwu Kidrọn. O kpokwaara ntụ ha gaa Betel.+
-