-
2 Ndị Eze 23:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ chụpụrụ ndị nchụàjà chi ndị ala ọzọ, ndị ndị eze Juda họpụtara ka ha na-esu àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’obodo ndị gbara Jeruselem gburugburu. Ọ chụpụkwara ma ndị na-esuru Bel àjà ọkụ, ma ndị nke na-esuru anyanwụ, ọnwa, ìgwè kpakpando a na-akpọ zodịak, na ihe niile dị n’eluigwe.+
-