2 Ndị Eze 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O si n’ụlọ Jehova bupụ ogwe osisi arụsị,*+ buga ya na Ndagwurugwu Kidrọn, n’azụ Jeruselem, suo ya ọkụ+ ebe ahụ, gweriekwa ya ya aghọọ ntụ. Ọ wụsasịkwara ntụ ya ebe a na-eli ndị nkịtị.+
6 O si n’ụlọ Jehova bupụ ogwe osisi arụsị,*+ buga ya na Ndagwurugwu Kidrọn, n’azụ Jeruselem, suo ya ọkụ+ ebe ahụ, gweriekwa ya ya aghọọ ntụ. Ọ wụsasịkwara ntụ ya ebe a na-eli ndị nkịtị.+