2 Ndị Eze 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị dị n’ụlọ Jehova ebe ụmụ nwoke bụ́ ndị akwụna*+ na-anọ, ebe ụmụ nwaanyị na-anọkwa akpa ákwà ụlọikwuu a na-eji efe ogwe osisi arụsị.*
7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị dị n’ụlọ Jehova ebe ụmụ nwoke bụ́ ndị akwụna*+ na-anọ, ebe ụmụ nwaanyị na-anọkwa akpa ákwà ụlọikwuu a na-eji efe ogwe osisi arụsị.*