-
2 Ndị Eze 23:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ kpọpụtakwara ndị nchụàjà niile nọ n’obodo ndị dị na Juda, meekwa ka a gharazie ịnọ n’ebe ndị dị elu na-efe ofufe. Ebe ndị ahụ dị elu, ndị dị malite na Giba+ ruo Bia-shiba,+ ka ndị nchụàjà na-anọ esu àjà ọkụ. Ọ kwatukwara ebe ndị dị elu, ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá Joshụa, bụ́ onyeisi obodo. Ọnụ ụzọ ámá a dị n’aka ekpe ma e si n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ na-abata.
-