2 Ndị Eze 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Eze mekwara ka a gharazie ịnọ na Tofet,+ nke dị na Ndagwurugwu Ụmụ Hinọm,*+ na-efe ofufe, ka onye ọ bụla ghara ịkpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ, jiri ya chụọrọ Molek+ àjà.
10 Eze mekwara ka a gharazie ịnọ na Tofet,+ nke dị na Ndagwurugwu Ụmụ Hinọm,*+ na-efe ofufe, ka onye ọ bụla ghara ịkpọ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị ọkụ, jiri ya chụọrọ Molek+ àjà.