2 Ndị Eze 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà niile ndị eze Juda rụrụ n’elu ụlọ+ elu Ehaz, kwatusịakwa ebe ịchụàjà niile Manase rụrụ n’ogige abụọ dị n’ụlọ Jehova.+ Ọ kụriri ha ma wụfuo ntụ ha na Ndagwurugwu Kidrọn.
12 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà niile ndị eze Juda rụrụ n’elu ụlọ+ elu Ehaz, kwatusịakwa ebe ịchụàjà niile Manase rụrụ n’ogige abụọ dị n’ụlọ Jehova.+ Ọ kụriri ha ma wụfuo ntụ ha na Ndagwurugwu Kidrọn.