2 Ndị Eze 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ kụrisịkwara ogidi arụsị, gbutuchaakwa ogwe osisi arụsị,*+ wụjuokwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ebe ogidi na ogwe osisi ndị ahụ dịbu.
14 Ọ kụrisịkwara ogidi arụsị, gbutuchaakwa ogwe osisi arụsị,*+ wụjuokwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ebe ogidi na ogwe osisi ndị ahụ dịbu.