16 Mgbe Josaya tụgharịrị hụ ili ndị dị n’ugwu ahụ, o ziri ndị mmadụ, ha agaa chịpụta ọkpụkpụ ndị dị na ha, suokwa ha ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ihe a mere ka a gharazie ịnọ n’ebe ịchụàjà ahụ na-efe ofufe. O mezukwara ihe Jehova si n’ọnụ onye nke ezi Chineke kwuo na ọ ga-eme.+