2 Ndị Eze 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Josaya jụkwara ndị obodo ahụ, sị: “Ònye ka e liri ebe ahụ m na-ahụ nkume na-egosi ebe e liri mmadụ?” Ha asị ya: “Ọ bụ ili otu onye nke ezi Chineke si Juda+ bịa buo amụma gbasara ihe a i mere ebe ịchụàjà dị na Betel.”
17 Josaya jụkwara ndị obodo ahụ, sị: “Ònye ka e liri ebe ahụ m na-ahụ nkume na-egosi ebe e liri mmadụ?” Ha asị ya: “Ọ bụ ili otu onye nke ezi Chineke si Juda+ bịa buo amụma gbasara ihe a i mere ebe ịchụàjà dị na Betel.”