2 Ndị Eze 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Josaya kwatukwara ụlọ niile a na-anọ efe ofufe n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Sameria.+ Ọ bụ ndị eze Izrel rụrụ ha, si otú ahụ kpasuo Chineke iwe. Josaya mere ụlọ ndị ahụ ihe niile o mere ebe dị elu na Betel.+
19 Josaya kwatukwara ụlọ niile a na-anọ efe ofufe n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Sameria.+ Ọ bụ ndị eze Izrel rụrụ ha, si otú ahụ kpasuo Chineke iwe. Josaya mere ụlọ ndị ahụ ihe niile o mere ebe dị elu na Betel.+