2 Ndị Eze 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O gbukwara ndị nchụàjà niile nọ ebe ahụ, ndị na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu. O gburu ha n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ, kpọọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ.+ Mgbe o mechara, ọ laghachiri Jeruselem.
20 O gbukwara ndị nchụàjà niile nọ ebe ahụ, ndị na-achụ àjà n’ebe ndị dị elu. O gburu ha n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ, kpọọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu ebe ịchụàjà ndị ahụ.+ Mgbe o mechara, ọ laghachiri Jeruselem.