24 Josaya bibikwara ndị na-agba afa, ndị na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu,+ arụsị ezinụlọ,+ arụsị dị iche iche na-asọ oyi, na ihe niile rụrụ arụ dị na Juda nakwa na Jeruselem. O si otú a mee ihe e kwuru n’Iwu ahụ+ e dere n’akwụkwọ ahụ Hilkaya onye nchụàjà hụrụ n’ụlọ Jehova.+