2 Ndị Eze 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O nweghị eze dị ka ya ná ndị eze niile bu ya ụzọ. O ji obi ya niile na mkpụrụ obi*+ ya niile na ike ya niile lọghachikwute Jehova. O mere ihe niile Iwu Mosis kwuru. O nweghịkwa onye dị ka ya mgbe ọ nwụchara.
25 O nweghị eze dị ka ya ná ndị eze niile bu ya ụzọ. O ji obi ya niile na mkpụrụ obi*+ ya niile na ike ya niile lọghachikwute Jehova. O mere ihe niile Iwu Mosis kwuru. O nweghịkwa onye dị ka ya mgbe ọ nwụchara.