2 Ndị Eze 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova sịrị: “M ga-ewepụ Juda n’ihu m,+ otú m wepụrụ Izrel.+ M ga-ajụkwa Jeruselem, bụ́ obodo m họọrọ. M ga-ajụkwa ụlọ ahụ m kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+
27 Jehova sịrị: “M ga-ewepụ Juda n’ihu m,+ otú m wepụrụ Izrel.+ M ga-ajụkwa Jeruselem, bụ́ obodo m họọrọ. M ga-ajụkwa ụlọ ahụ m kwuru gbasara ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+