2 Ndị Eze 23:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’oge ọ na-achị, Fero Niko eze Ijipt gara ka ọ lụso eze Asiria agha n’akụkụ Osimiri Yufretis, Josaya agawa ịlụso Fero Niko agha. Ma mgbe Niko hụrụ ya, o gburu ya n’ebe dị nso na Megido.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:29 Ụlọ Nche,9/15/2000, p. 30
29 N’oge ọ na-achị, Fero Niko eze Ijipt gara ka ọ lụso eze Asiria agha n’akụkụ Osimiri Yufretis, Josaya agawa ịlụso Fero Niko agha. Ma mgbe Niko hụrụ ya, o gburu ya n’ebe dị nso na Megido.+