2 Ndị Eze 23:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị na-ejere ya ozi wee jiri ụgbọ ịnyịnya si Megido bulata ozu ya Jeruselem, liekwa ya n’ili ya. Ndị Juda wee kpọrọ Jehoahaz nwa ya tee ya mmanụ, chie ya eze, ya anọchie nna ya.+
30 Ndị na-ejere ya ozi wee jiri ụgbọ ịnyịnya si Megido bulata ozu ya Jeruselem, liekwa ya n’ili ya. Ndị Juda wee kpọrọ Jehoahaz nwa ya tee ya mmanụ, chie ya eze, ya anọchie nna ya.+