2 Ndị Eze 23:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehoahaz+ dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.
31 Jehoahaz+ dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.