2 Ndị Eze 23:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Fero Niko chikwara Elayakim nwa Josaya eze ka ọ nọchie Josaya nna ya. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, ọ kpọọrọ Jehoahaz kpọta Ijipt,+ ọ bụkwa ebe ahụ ka ọ nọ nwụọ.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:34 Jeremaya, p. 158-159
34 Fero Niko chikwara Elayakim nwa Josaya eze ka ọ nọchie Josaya nna ya. Ọ gbanwere aha ya, a kpọwazie ya Jehoyakim. Ma, ọ kpọọrọ Jehoahaz kpọta Ijipt,+ ọ bụkwa ebe ahụ ka ọ nọ nwụọ.+