-
2 Ndị Eze 23:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Jehoyakim kwụrụ Fero ọlaọcha na ọlaedo ahụ ọ manyere ya ịkwụ, ma o kere ndị obodo ya ụtụ iji nweta ihe o ji kwụọ ya. O kenyere onye ọ bụla nọ n’obodo ahụ ọlaọcha na ọlaedo ole ọ ga-eweta otú aka onye nke ọ bụla hà. Otú a ka o si kwụọ Fero Niko ụgwọ ahụ.
-