2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma.
36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma.