2 Ndị Eze 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a mere ndị Juda maka na Jehova kwuru na ọ ga-eme ha. Ọ chọrọ iwepụ ha n’ihu ya+ n’ihi mmehie niile Manase mere,+
3 Ihe a mere ndị Juda maka na Jehova kwuru na ọ ga-eme ha. Ọ chọrọ iwepụ ha n’ihu ya+ n’ihi mmehie niile Manase mere,+