2 Ndị Eze 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 nakwa n’ihi ndị aka ha dị ọcha o gburu.*+ O gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha na Jeruselem. Jehova achọghịkwa ịgbaghara ndị Juda n’ihi ya.+
4 nakwa n’ihi ndị aka ha dị ọcha o gburu.*+ O gburu ọtụtụ ndị aka ha dị ọcha na Jeruselem. Jehova achọghịkwa ịgbaghara ndị Juda n’ihi ya.+