2 Ndị Eze 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem.
8 Jehoyakin+ dị afọ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Nehọshta nwa Elnetan onye Jeruselem.